Ezi enyi amaka na uwa
Ezi enyi ka nwanne ojo
Lezie enyi gi anya oge nile
Ahabula ya ka onwu na nsogbu.
Owere enyi ka nwanne ma
Obu ikwu na ibe gi na uwa
Mgbe nsogbu di ono ya,
Na oganihu ono gi na akuku
Lezie enyi gi anya nke oma.
Okeosisi na agba egwu na ukwu ya
Ka ona enye nsogbu make ka na
Ukwu ga eji ya out ubochi na abia
Ogologo ndu ka madu nile na ayo
Lezie enyi gi anya ka isi hu owu gi anya.
Ekwe kwala ka ihire mee enyi gi
Kpowe ya ha okuku is ekpo nwa ha
Tinyere ya aka na oge nsogbu
Make na ezi enyi ka nwanne.
Leave a Reply